2014
Bụrụzie onwe Gị nke kachasị mma (em) Site Ugbua
Jenụwarị 2014


Ntorobia

Bụrụzie onwe Gị nke Kachasị mma Site Ugbu-a

Onye-isi ndụzi Uchtdorf na-akuzi na “ebum’nuche nke onwe nile nwere ike iweputa ihe kachasị mma n’ime anyị” Tulee itinye ebum n’uche ụfọdụ na mpaghara abụọ ma ọbụ atọ nke ndụ gị, dịka ahụ-ike nke anụ-ahụ, ahụ-ike nke mụọ, na ime-enyị nile, n’iji maa atụ. Gịnị bụ ihe nweta i ga-achọ inweta na mpaghara nile ndi-a n’afọ nke a? Dika Ị na-eji ekpere na-eche echiche maka ebum-n’uche ụfọdụ nile ndi a, jiri n’aka na ha bụ ihe ga-ekwe mmeta mana ha ga-achọ ka Ị too eto. N’ime akwụkwọ ndekọta akụkọ gị, kọwaa ebum n’uche gị nile n’uju nke ga-eme ka Ị nwe ike ịhu iga-n’ihu gị mgbe otu afọ gafere.

Bipụta