2014
Njikọ nke Ihụnanya
Febrụwarị 2014


ỤmụntakiriNjikọ-nile nke Ihụnanya

Kwee ka onye okenye gbubiere gi mpepe akwụkwọ, obosara ya ga-dị inch 1 (2.5 cm) ogologo ya inches 8 (20 cm) Ụbọchi nile na onwa a, ruọ ọrụ ije ozi iji gosipụta ihụnanya gi ebe mmadu nọ. Inwere ike nyere nne na nna gi aka zachasia ụlọ gi ma ọbụ deere onye agbatobi gi nkenke edere ede.

Dekọta otu isi gaara mmadu ozi ụbọchi nile na mpepe akwụkwọ gi nile ahụ, ma nyagide ha okirikiri. Inwere ike ijikọta akwụkwọ ndi a okirikiri site na itinye otu akuku akwụkwọ ọhuu na mpepe akwụkwọ nke ụbọchi gara-aga tupu inyagide ya na ndi-ọzọ. Lee ka njikọ-nile nke ihụnanya gi si eto. Ịnwere ike igbakwunye na ndekọta ọrụ ndi ina arụ ma ọbụrụ na onwa abụọ gachaa.

Bipụta