2014
Chọwa Ụzọ ị ga-esi Eje-Ozi
Maachị 2014


Ụmụntakiri

Chọwa Ụzọ ị ga-esi Eje-Ozi

Ị nwere ike isoro Jisọs Kraịst wee jewere ndị ọzọ ozi See onwe gị ịhe osise maka mgbe ị na-ejere otu onye ezi-na-ụlọ gị na otu enyi gị ozi, ma dobe ịhe osise nke a ebe o nwere ike ị chetara gị maka ịnwe obi-ọma kwa ụbọchị nile.

Bipụta