2016
Nkuzi nke Oge Anyị
Mee 2016


Nkuzi nke Oge Anyị

Site na Ọnwa Ise nke 2016 ruo Ọnwa Iri nke 2016 na Ụbọchị Ụka nke anọ niile aga-ewere nkuzi niile nke Ọkwa Nchụ-Aja Melchizedek na nke Otu Enyem-Aka n’ime otu okwu m’ọbụ karịa nke enyere n’ime Ọgbakọ Zuru Ọha nke Ọnwa Anọ Na Ọnwa Iri nke 2016, enwere ike ịwere okwu site n’ime ọgbakọ zuru ọha nke Ọnwa Anọ m’ọbụ Ọnwa Iri. Ndi-isi nduzi nịịle nke Stek na mpaghara-nta n’ahọrọ okwu nịịle a ga-akuzi n’ime ngalaba ha nịịle, ma-ọbụ ha nwere ike nyefe ọrụ a n’aka ụkọchukwu nịịle na ndi-isi nduzi nịịle nkengalaba.

Okwu nịịle ndị a dị na ọtụtụ asụsụ na conference.lds.org.

Bipụta