2016
N’egosipụta Ịhụnaanya
Septemba 2016


Ụmụntakịrị

N’egosipụta Ịhụnaanya

Jisọs kọrọ otu akụkọ maka otu onye-nna na ụmụ ya ndị nwoke abụọ. Onye-nna ahụ rụrụ-ọrụ n’ime otu ubi-vine ma rụọ ka ụmụ ya ndị nwoke abụọ bịa nyee-aka. Nwa-nwoke nke mbụ kwuru mba na mbụ mana emesia ya abịa nye aka nime ubi-vine ahụ. Nwa-nwoke nke abụọ kwuru na ya ga-enye aka, kama mgbe ahụ o meghị ma ọlị. Jisọs kuziri na nwa-nwoke nke mbụ gosịrị ịhụnaanya karịrị akarị n’ebe nna ya nọ site n’inwe nrube-isi.

Gosipụta akịkọ nkea! Ma dee ma ọ bụ see ihe atọ I nwere ike iji gosi ịhụnaanya gị maka Nna nke Eluigwe.

Bipụta