2016
Bịakwute nụ Kraịst
Disemba 2016


Ụmụntakịrị

Bịakwute nụ Kraịst

Onye-nzọpụta ekwewo anyị nkwa udo ma ọbụrụ na anyị “abiakwute[ Ya]” (Matiu 11:28). Nke-a pụtara isoro ihe-ọmuma atụ Ya na inwe mgbali ịbiakwute Ya nso.

  • Nnọrọ nwayọọ na oge emume orịrị-nsọ

  • Họrọ inwe ọmịko na abụghị ima ndị ọzọ ikpe.

  • Gụọ gbasara Onye-nzọpụta n’ime akwụkwọ-nsọ niile.

Bipụta