2017
Ihe achọrọ ịnweta!
January 2017


Ụmụntakiri

Ihe achọrọ ịnweta!

Onye-isi-nduzi Uchtdorf kwuru na ozi-ọma ahụ dịka ịgba nta. Anyị kwesịrị ịchọ ịnweta ihe niile kachasị mkpa. Iwu-nsọ niile kachasị mkpa bụ ịhụ Chineke n’anya na ịhụ ndị-ọzọ n’anya. Ọ bụrụ na anyị elekwasị-anya na ihe abụọ ndị a, anyị nwere-ike ịnweta ihe achọrọ mgbe ọbụla!

See ihe achọrọ dị ukwu n’elu akwụkwọ. Ka onye nne ma-ọbụ nna gụpụtara gị ihe ndị a edepụtara. Ọ bụrụ na otu n’ime ihe ndị edepụtara bụ ihe n’enyere anyị aka ịgosi Chineke na ndị-ọzọ ịhụn’anya anyị, mgbe ahụ detuo ma-ọbụ see ya n’etiti nke ihe achọrọ ịnweta.

Kesa ihe ụmụaka ji egwu egwu niile.

Zuo kandi.

Gaa nzukọ-nsọ

Kpọọ mmadụ aha ọjọọ.

Kpee ekpere gị niile

Makụọ mmadụ

Gị na ụmụnne gị lụọ ọgụ

Bipụta