2017
Nkuzi nke Oge Anyị
May 2017


Nkuzi nke Oge Anyị

Site na Ọnwa Ise nke 2017 ruo Ọnwa Iri nke 2017 na Ụbọchị Ụka nke anọ niile aga-ewere nkuzi niile nke Ọkwa Nchụ-Aja Melchizedek na nke OtuEnyem-Aka n’ime otu okwu m’ọbụ karịa nke enyere n’ime Ọgbakọ Zuru Ụwa nke Ọnwa Anọ 2017. Na Ọnwa Iri nke 2017 enwere ike ịwere okwu site n’ime ọgbakọ zuru ụwa nke Ọnwa Anọ m’ọbụ Ọnwa Iri. Ndi-isi nduzi nịịle nke Stek na mpaghara-nta n’ahọrọ okwu nịịle a ga-akuzi ‘nime ngalaba ha nịịle, ma-ọbụ ha nwere ike nyefe ọrụ a n’aka ụkọchukwu nịịle na ndi-isi nduzi nịịle ngalaba.

Okwu nịịle ndị a dị na ọtụtụ asụsụ na conference.lds.org.

Bipụta