2017
Ọńụ dika onye na Eso-ụzọ Jịsọs Karịst
August 2017


Ntorobia

Ọńụ dika onye na Eso-ụzọ Jisọs Kraịst

Ịnwetụla ụbọchị ọjọọ? Gịnị ka imere iji mee ka ijupụta n’ọńụ? Onye Isi Nduzi Uchtdorf maara na “anyị niile nwere isi-ọwụwa anyị, ihe ngharịpụ anyị, ihe iri-uju anyị. Anyị nwere ike inwe ume ịda-mba na mgbe ụfọdụ ihe nrikpo-do.”

Ihe ọ kwuru iji mezie nke-a bụ ibi ndụ ọ kpọrọ “ndụ onye na eso-ụzọ”: “nọgịde n’ime okwukwe ma were okwukwe na aga n’ihu. Mgbe anyị ji okwukwe na aga n’ihu, anyị nwere ike ịtụkwasi obi na Chineke, rube-isi na iwu Ya niile, na jere ndị ọzọ ozi—ma nwee ọńụ n’ime ihe ndia niile. Dịka Onye Isi Nduzi Uchtdorf kwuru. “Ndị niile na ebi ndụ onye na eso-ụzọ … bụ ha bụ ihe ndị ahụ omume ntakiri ha na apụta ihe dị-iche.,

Tulee idepụta ụzọ ole-na-ole inwere ike iji bie ndụ onye na eso-ụzọ. Iji maa-atụ, ị nwere ike idepụta ebum n’obi ije-ozi dịka “Ịnyere ndị nne na nna anyị aka shie nri abali” ma ọbụ iche echi-che maka irube isi na iwu dika mụ na ụmụ nne m ikpe-ekpere inwe ndidi.” Mgbe ọzọ obi gharịpụrụ gị ma ọbụ ihe rikpo-doro gị, wepụta ihe ndepụta gị, họrọ otu n’ime ha, ma nwale ya.

Bipụta