2017
Njikọ nke Ihụnanya
October 2017


Ụmụntakịrị

Njikọ nke Ihụnanya

Mgbe anyị na-agụ akwụkwọ nsọ ma ọ bụ ekpere, anyị nwere ike inwete mmetụta otu Nna nke Eluigwe na Jisọs si hụ anyị n’anya. See ihe yiri mkpụrụ-obi dị ntakịrị ole na ole n’ime nke buru ibu. Tee kọlọ n’ime otu mkpụrụ-obi oge ọbụla I kpere ekpere ma ọ bụ gụọ akwụkwọ nsọ gị. Kedụ ihe ọzọ I nwere ike ime ịnọrọ Nna nke Eluigwe na Jisọs nso?

Bipụta