2017
Nkuzi nke Oge Anyị
November 2017


Nkuzi nke Oge Anyị

Site na Ọnwa iri-na-otu 2015 ruo Ọnwa anọ 2016, na Ụbọchi ụka nke anọ nịịle a ga-ewere nkuzi nịịle nke Ọkwa-nchụ-aja Melkizedek na Otu-enyem-aka site na otu ma-ọbụ karia okwu nịịle enyere n’ime ntụgharịkọta-uche zuru-ọha nke Ọnwa iri 2015. Na Ọnwa Iri nke 2016 enwere ike ịwere okwu site n’ime ọgbakọ zuru ụwa nke Ọnwa Anọ m’ọbụ Ọnwa Iri. Ndi-isi nduzi nịịle nke Stek na mpaghara-nta n’ahọrọ okwu nịịle a ga-akuzi ‘nime ngalaba ha nịịle, ma-ọbụ ha nwere ike nyefe ọrụ a n’aka ụkọchukwu nịịle na ndi-isi nduzi nịịle ngalaba.

Okwu nịịle ndị a dị na ọtụtụ asụsụ na conference.lds.org.

Bipụta