2017
Na-ele anya maka Jisọs
December 2017


Ụmụntakịrị

Na-ele anya maka Jisọs

Ọtụtụ ndi mmadụ lere anya ma chere ka amụọ Jisọs. Ugbua anyị na-ele anya ma na-eche ka Ọ bịa ọzọ! Anyị nwere ike dịrị na njikere site na-ịmụta gbasra Jisọs na isoro Ya. Kedụ otu ị si eso Jisọs? See kpakpa-ndo ma dee echiche gị niile n’ime.

Bipụta