2018
I na-echeta Jisọs
February 2018


Ụmụntakiri

I na-echeta Jisọs

Akwụkwọ-nsọ n’akuzi na anyị kwesịrị I na-echeta Jisọs Kraịst oge niile. Ọ pụtara na anyị kwesịrị iche gbasara Ya nke ukwuu ma soro ọmụmatụ Ya!

Debe foto nke Jisọs n’ebe I nwere ike ihụta ya ugboro ugboro.

“Ma ọbụrụ na unu na-echeta m oge niile unu ga-enwe Mụọ m ka ọ na-anọnyere unu” (3 Nifaị 18:7).