“Ọhụ banyere Atụmatụ nke Chineke” Friend, Julaị 2021
Ozi Friend Kwa ọnwa, Julaị 2021
Ọhụ banyere Atụmatụ nke Chineke
Otu ụbọchị Josef Smith na Sidney Rigdon naara agụ akwụkwọ nsọ. Ha hụrụ ọhụ. Ha hụrụ Nna nke Eluigwe na Jizọs Kraist.
Ha mụtara na tupu amụọ anyị, anyị biiri n’eluigwe anyị na Chineke.
Anyị bịara nụwa ịmụta otu esi esoro Jizọs ma gee Mmụọ Nsọ ntị. Anyị na-amụta idebe iwu nsọ ma chegharịa mgbe anyị na-ahọrọ ihe ndị jọrọ njọ.
Mgbe anyị nwụsịrị, anyị ga-esite n’ọnwụ bilie. Ọbụrụ na anyị bụrụ ndị ezi omume, anyị na Nna nke Eluigwe ga-ebi ọzọ.
E nwere m ike ịmụta ihe banyere atụmatụ nke Chineke n’ime akwụkwọ nsọ. N’ihi Jizọs, e nwere m ike ịnọ mụ na ezi na ụlọ m ruo ebighị ebi.
© 2021 by Intellectual Reserve, Inc. All rights reserved. Ebipụtara na USA. Nkwado n’asụsụ Bekee: 6/19. Nkwado ntụgharị-asụsụ: 6/19. Ntụgharị-asụsụ nke Ozi Friend Kwa ọnwa, Julaị 2021. Igbo. 17471 593