2021
Ọ Bịara
Disemba 2021


“Ọ Bịara,“ Maka Ume nke Ndị Ntoroọbịa, Dec. 2021.

Ozi Maka Ume nke Ndị Ntoroọbịa Kwa Ọnwa, Disemba 2021

Bịara

Ozizi na Ọgbụgba ndụ niile na-agba ama na Jizọs Kraist bịara n’ụwa ma kuziere anyị onye Ọ bụ na ihe O weteere ndị mmadụ niile.

A Mụrụ Ya n’elu Ụwa

Foto, oyiyi
nne na nwa

A Mụrụ, site n’aka Jenedy Paige

Ọ Bịara Ime Uche nke Nna

Foto, oyiyi
Jizọs Kraịst na-akuzi ihe

N’elu Ụwa dị ka Ọ Dị n’Eluigwe, site n’aka Justin Kunz

Ọ Mụtara Ihe ma Too

Foto, oyiyi
nwata ahụ Jizọs na Josef na-arụ ọrụ kapịnta

Ma Nwata ahụ Tolitere ma Gbasie ike n’ime Mmụọ nke Ukwuu, site n’aka Walter Rane

Ọ Bịara Ịgbapụta Ndị mmadụ Niile

Foto, oyiyi
Kraịst n’ime Getsemane

Kraịst n’ime Getsemane, site n’aka Maịkel Malm

Ọ Na-ezite Ndị Ọzọ Ịgba ama Ya

Foto, oyiyi
ndị mmụọ ozi na-amara ndị ọzụ atụrụ ọkwa ọmụmụ nke Jizọs

Ngosipụta site n’aka Justin Kunz

Ọ bụ Ìhè ahụ.

Foto, oyiyi
nwata

Nwa Atụrụ Nta, site n’aka Jenedy Paige

Bipụta