“Nzukọ nsọ gburugburu Ụwa,” Maka Ume nke Ndị Ntoroọbịa, Apr. 2022.
Ozi nke Friend Kwa ọnwa, Disemba 2021
Nzukọ nsọ gburugburu Ụwa
Onyenwe anyị gwara ndị otù Nzukọ nsọ ịpụ gaa ebe dị anya. Ụfọdụ nyara ụgbọala wagọn ekpuchiri ekpuchi. Ụfọdụ dọrọ handcart.
Ha gara ebe ohụrụ ibi. Ha wuru ọtụtụ ụlọ na obodo ukwu. Ha wuru ọtụtụ tempụl ọhụrụ.
Ndị mgbasa oziọma gara n’ọtụtụ mba. Ha kuziiri ndị ọzọ banyere Jizọs Kraist. Mmadụ karịrị akarị ka-emere baptizim. Nzukọ nsọ tolitere.
Taa, ndị otù Nzukọ nsọ bi ebe niile n’ụwa. E nwere ọtụtụ tempụl n’ime ọtụtụ mba.
N’agbanyeghị ebe anyị bi, Jizọs hụrụ anyị n’anya. A ma m na Ọ hụrụ m n’anya!
© 2021 by Intellectual Reserve, Inc. All rights reserved. Ebipụtara na USA. Nnabata n’asụsụ Bekee: 6/19. Nnabata ntụgharị-asụsụ: 6/19. Ntụgharị asụsụ nke Ozi Friend Kwa ọnwa, Disemba 2021. Igbo. 17476 593