Febụwarị 2023 Akụrụngwa niile maka Ndị Ntoroọbịa na ỤmụntakịrịIsi nkọwa nke akụrụngwa niile nke Nzukọ nsọ maka ndị ntoroọbịa na ụmụntakịrị. Maka Ume nke ndị Ntoroọbịa Okenye Jeffrey R. HollandMaka Ndị Ntoroọbịa: Anyị O Kwesịrị Izu Oke Ugbu a?Okenye Holland na-enyere anyị aka ghọta otu anyị nwere ike isi debe iwu nsọ niile nke Onyenwe anyị iji zuo oke ọbụna na-agbanyeghị na anyị ezughị oke. Friend Maka Ụmụntakịrị: Jizọs Na-agwọta otu NwanyịGụọ otu akụkọ banyere otu Jizọs si gwọọ otu nwanyị.