Jizọs Kraịst
Ngozi nye Achịcha


Ngozi nye Achịcha

O Chineke, Nna nke Ebighi-ebi,
anyị na-arịọ gị n’aha nke Ọkpara gị, Jisus Kraịst,
Ka ị gọzie ma doo achịcha nke a nsọ
nye mkpụrụ obi nile nke ndị nile ga-eketa oke na ya;
ka ha wee rie na ncheta nke arụ nke Ọkpara gị,
na gbaara gị aka-ebe, O Chineke, Nna nke Ebighi-ebi,
na ha nọ na njikere iwekwasị onwe ha aha nke Ọkpara gị,
ma na-echeta ya oge nile,
ma na-edebe iwu-nsọ ya nile nke o nyeworo ha,
ka ha wee na-enwe Mụọ ya oge nile ịnọnyere ha.
Amen.

Bipụta