Jizọs Kraịst
Ngozi nye Mmiri


Ngozi nye Mmiri

O Chineke, Nna nke Ebighi-ebi,
anyị na-arịọ gị n’aha nke Ọkpara gị, Jisus Kraịst,
Ka ị gọzie ma doo mmiri nke a nsọ
nye mkpụrụ obi nile nke ndị nile ga-ańụ site na ya,
ka ha wee mee ya na ncheta nke ọbara nke Ọkpara gị,
nke a kwafuru n’ihi ha;
ka ha wee gbaara gị aka-ebe, O Chineke, Nna nke Ebighi-ebi,
na ha na-echeta ya oge nile,
Ka ha wee nwe Mụọ ya ịnọnyere ha.
Amen.

Bipụta