2013
Ọtụtụ Ụzọ e si Na-ekwu I Meela
Ọgọọst 2013


Ụmụntakịrị

Ọtụtụ Uzo e si Na-ekwu Ị Meela

“N’ụwa nile na ngwụcha nke ụbọchị.

Ụmụ nke Nna nke Elu-Igwe na-esekpuru ala ma kpee ekpere.

Nke ọbụla na-ekwu ị meela n’ụzọ nke ya pụrụ iche.”

“Ụmụ ntakịrị n’Ụwa nile,” Children’s Songbook, 16.

Jiri akwụkwọ-map hụba obodo nile dị iche iche ama ebe a na-asụ asụsụ nile ndị a. Ụfọdụ n’ime asụsụ nile ndị a ka a na-asụ n’ime ịhe karịrị otu nnukwu obodo!

  1. gracias (asụsụ ndị-Spen)

  2. Malo (asụsụ ndị Tonga)

  3. thank You (asụsụ ndị-Bekee)

  4. shukriyaa (asụsụ ndị-India)

  5. spaseba (asụsụ ndị-Rọshịa)

  6. arigatō (asụsụ ndị-Japan)

  7. obrigado (asụsụ ndị-Pọtugal)

  8. asante (asụsụ ndị-Swahili)

  9. merci (asụsụ ndị-Frans)

Bipụta