Ụmụntakiri
Gbaa ama unu.
Unu nwere ike ikesa onyinye nke ozi-ọma a, n’oge ekeresimesi a, site n’inye onye enyi ma ọ bụ onye agbataobi unu otu akwụkwọ nke Mọmọn nke edere ọgbụgba ama unu n’ime ya.
-
Na mpekele akwụkwọ pịajie ọkara rektangụl nke obosara ya bụ sentimeta (11½ x 16½ cm) (iri na otu na ọkara ebe ogologo bụ iri na isii na ọkara) ma hụ na onye okenye nyeere unu aka ị chapụta
-
Tinye onyonyo onwe gị– nke ejiri aka see ma ọ bụ nke igwe onyonyo sere– n’elu ibe akwụkwọ a.
-
Depụta ama gi n’okpuru onyonyo a.
-
Kwere ka onye okenye nyere gi aka nyagide ibe akwụkwọ a n’ime ibe akwụkwọ nke mọmọn.