2013
Kwụpụta Igba- ama unu.
Disemba 2013


Ụmụntakiri

Gbaa ama unu.

Unu nwere ike ikesa onyinye nke ozi-ọma a, n’oge ekeresimesi a, site n’inye onye enyi ma ọ bụ onye agbataobi unu otu akwụkwọ nke Mọmọn nke edere ọgbụgba ama unu n’ime ya.

  1. Na mpekele akwụkwọ pịajie ọkara rektangụl nke obosara ya bụ sentimeta (11½ x 16½ cm) (iri na otu na ọkara ebe ogologo bụ iri na isii na ọkara) ma hụ na onye okenye nyeere unu aka ị chapụta

  2. Tinye onyonyo onwe gị– nke ejiri aka see ma ọ bụ nke igwe onyonyo sere– n’elu ibe akwụkwọ a.

  3. Depụta ama gi n’okpuru onyonyo a.

  4. Kwere ka onye okenye nyere gi aka nyagide ibe akwụkwọ a n’ime ibe akwụkwọ nke mọmọn.

Bipụta