2014
Mụ na Ọgbakọ ozuruọha
Eprel 2014


Ntorobia

Mụ na Ọgbakọ ozuruọha

Odee-akwụkwọ a bi na Toronto, Canada

Ana bum eche na mgwụcha izụ-ụka ọbụla ana eme ọgbakọ ozuruọha n’adị ogologo ma dịkwa ike-ọgwụgwụ, ma dịka oge na aga, abịara m hụ ya na-anya ma chọsie-ike oge ọgbakọ ọzọ. Na oge izu-uka Ọgbakọ Ozuruọha nwere ike ibụ oge mkpalite-mụọ, ma na ọna abụ ihe anyi na ahapụ ngwa-ngwa anyi malitere ndụ anyi ụbọchi mọnde. Ụfọdụ echiche ndị a nile enyerewo m aka ịdị na enweta ọtụtụ ịhe na ọgbakọ.

Ana m akwadota onwe m maka ọgbakọ site na ịdetu ụfọdụ ajuụjụ, ma detuo-kwa ọtụtụ ịhe mgbe enyere ọsịsa ha. Emechaa, ọna amasi m ịpịpụta okwu na abụ nile nke ọgbakọ site na LDS.org ma tinye ha na igwe-egwu MP3, ka m na ege okwu ma ọbụ abụ dika m na arụ ọrụ m ụbọchi nile. Ọ na amasi-kwa m ịmụ nsonazu ọgbakọ nke Liahona Emere m ihe akara na detuokwa ihe na akụkụ akwụkwọ nke m. Mgbe oge ọgbakọ ọzọ na erute nso, eritewo m ọtụtụ ịhe site na akwụkwọ ọgụgụ m. Mgbe ụfọdụ ndị ezi-na-ụlọ m na amụkọta ozi nile ndị a na oge ọgbakọ ezi-na-ụlọ.

Ijigide ụdị mụọ ahụ metụrụ anyị na oge ọgbakọ, ya na ịga n’ihụ na amụ ịhe site na ozi nile n’abụ ezi ọrụ, ma na ịme nke a, bu ịhe na enyem nnụkwụ ngọzị. Enwetawom ọtụtụ ike na odudu na oge mkpa site na ịmụ ozi nile sitere na ọgbakọ ozuruọha, ma amam na ozi nile ndị a bụ ịhe mw

Bipụta