2014
Kpokọta ihe Njigide gi
Eprel 2014


Ụmụntakịrị

Kpokọta ịhe Njigide gị

Gịnị ga ejigide gị na ozi-ọma ahụ? Ị nwere ike ịchọ ịse ugbo-mmiri na ịhe nkegide ụgbọ-mmiri Mgbe ahụ ịnwere-ike ịnyagide na akụkụ ịhe nkegide-ụgbọ-mmiri gị, ịhe osise nile nke ndị mmadụ ma ọbụ ịhe osise ọbụla nwere ike ịnye aka chekwa ụgbọ-mmiri gị. Chetakwa na Onye Isị-nduzi Uchtdorf sịrị na Jịsọs Kraịst, ndị amụma ugbu a, ya na akwụkwọ-nsọ bụ ịhe ndị njigide-aka kachasị mma nye ndụ anyị nile.

Bipụta