Ụmụntakịrị
Ihunnanya na ebe Obịbị
Ọńụ na adị na elu-igwe
Mgbe ihunanya na adị na ebe obịbị:
Ihunanya ejupụtara na ụwa nile
Mgbe ihunanya na adị na ebe obịbị
(“Love at Home,” Abụ nilenke. 294)
Nna anyị nke bị na-elu-igwe chọrọ ka anyị hụ ezi-na-ụlọ anyị na anya ka anyị new ọńụ Dika anyị na ejere ndị ezi-na-ụlọ anyị ozi, anyị ga na ahụkwa Nna anyị bị-na Elu-Igwe na ndị otu ezi-na-ụlọ anyị na anya.
See ọtụtụ obi na mpempe akwụkwọ ma chakapụta ha Dee ihe inye-ọńụ ma-ọbụ see ihe osị-se na ha ma were ya ga nye ndị otu ezi-na-ụlọ gị. Ma lewe otu ọga esị mee ha obi-ụtọ!