2015
Kwee ka Ọgbụgba-ama Gị N’amuke
Febrụwarị 2015


Ụmụntakịrị

Kwee ka Ọgbụgba-ama Gị N’amuke

Ịnweta ọgbụgba-ama dika ịtinye ọkụ. Dika anyị na etinye nkụ na ọkụ na enwu-enwu, anyị kwesịrị ịkpe-ekpere, jeere ndị ọzọ ozi, muọ-akwụkwọ-nsọ niile, na rube-isi n’iwu niile iji nyere ọgbụgba-ama anyị ka oji mukee.

Iji mụta-kwuọ ihe gbasaa otu esi ewulite ọgbụgba –ama gị, guọ akwụkwọ-nsọ ndị a edepụtara na okpuru. Séé ọkụ nwere ire-ọkụ ise buru iịbu Tee uhie ire-ọkụ ebe ọbụla ị gụrụ na akwụkwọ-nsọ Ị na agụ ọtụtụ akwụkwọ-nsọ, ọkụ ahụ ga na abawanye— ya na ọgbụgba-ama gị

Bipụta