2015
Obi Mgbanwe M
Febrụwarị 2015


Ntorobia

Obi Mgbanwe M

Onye odee a bị na Fortaleza, Brazil.

Oge mgbe nụrụ maka ozi-ọma nke Jịsọs Karịst eweghachịrị azụ, E nwetara m Ọgbụgba-ama nke Mụọ-nsọ na ọbụ eziokwu. Site na ekpere, ọgbụgba-ama m ga apụta-kwu ihé, na aga M ekpebi ime baptizim.

Mgbe mmechara baptizim, ndị mmadụ na ngalaba ụka m mmalite ijụm otu ọ ga adị ma ọbụrụ nam jee ozi mgbasa ozi-ọma. Ị gwagị eziokwu, A maghi m ihe ga ekwu. Echiche ị hapụ ezi-na-ụlọ m na agụma-akwụkwọ m iji gaa ozi mgbasa ozi-ọma dika okwu-iberibe.

Mana otuu ụbọchị A malitere m iche echiche gbasara mgbanwe m. Echetara ndị mgbasa ozi-ọma ahụ kuzịịrị m,ndị ji ndidi na asa ajụjụ m niile na enyere aka n’ịghọta ozi-ọma ahụ. A chọpụtara na ewezuga enye m aka ha, A gaghim ahụta ezi Nzukọ-nsọ. Ozigbo nmere nchọpụta nke a, mmasi nwere nobi m n’ịje ozi abawanye. Enwere m nmetụta Mụọ-nsọ na agwam jee mgbasa ozi-ọma

Ama m na ọrụ mgbasa ozi-ọma bụ ọrụ nke Nna anyị bị N’elu igwe, na anyị nwere ike inyere ndị mmadụ aka iji nweta amamihe nke ozi-ọma a ewehachiri ọzọ.

Bipụta