2015
Onye-nzọpụta ahụ g’akasị gị obi
Maachị 2015


Ụmụntakiri

Onye-nzọpụta ahụ g’akasị gị obi

Jụọ onye otu ezi-na-ụlọ ma ọbụ otu enyi maka mgbe onwetara nkasị obi site n’aka Onye-nzọpụta. Gbalia ịcheta oge mgbe Onye-nzọpụta kasịrị gị obi. Ịnwere ike ise foto nke ihe mmụta ahụ ma kobe ya n’akụkụ akwa gị ịchetara gị na Jisọs Kraịst g’anọ ebe ahụ mgbe nịịle ịkasị gị obi.

Bipụta