Ụmụntakịrị Họọrọ nke dị Nma ỊHọrọ nke dị nma na-eweta anyị nso-nso na-ebe Nna anyị nke Elu-igwe na Jisọs Kraịst nọ. Ọ na-enyekwara anyị aka inwe obi ụtọ ma nwee nchekwa. Kanye ụzọ ndị I nwere ike isi họrọ nke dị nma. Ịghọ-aghughọ ụlọ-akwụkwọ Gụọ akwụkwọ-nsọ niile Gaa nzukọ-nsọ Gwuo egwuregwu nke dị nma Gị na ụmụnne gị lụọ ọgụ Jeere ndị ọzọ ozi