2017
Ezi Akụ-oke-ọnụ-ahia
Febrụwarị 2017


Ụmụntakịrị

Ezi Akụ-oke-ọnụ-ahia

Onye-isi-nduzi Monson kọrọ akụkọ gbasara otu onye nne onye nwere igbe akụ-oke-ọnụ-ahia dị oke mkpa. Mgbe ụmụ ya mepere igbe ahụ, ha hụrụ foto nke onwe ha. Akụ-oke-ọnụ-ahia onye nne ahụ bụụrụ ezi-na-ụlọ ya!

Ezi akụ-oke-ọnụ-ahia abụghi ọla-edo ma ọ bụ ọla-ichọ-mma—ọ bụ ndi ị hụrụ n’anya. Onye ka ị hụrụ n’anya? See igbe akụ oke ọnụ ahia etinyere foto ha ma ọ bụ aha ha nime igbe ahụ.

Bipụta