2017
Yiri Ihe Ize-Ndu Gị
March 2017


Ụmụntakịrị

Yiri Ihe Ize-Ndu Gị

Enwere otụtụ ajọ-ihe na ụwa taa Ozi-ọma dika ihe mgbochị n’echekwa anyị Gụọ ihe iri Onye Isi Nduzi Eyring gwara anyị ka anyị mee iji chekwa onwe anyị. Mgbe ahụ see ma tee ihe mgbochị gị uhie!

  1. Dobe Ụbọchị Ezumike nsọ

  2. Sọpụrụ ọkwa nchụ aja

  3. Mee ma rube-isi na iwu ọgbụgba-ndụ niile

  4. Mee ihe akụkọ abụrụ ezi-na-ụlọ gị

  5. Gaa na Tempụl

  6. Chegharia

  7. Ekpere

  8. Jeere ndị ọzọ ozi

  9. Kwụpụta Igba- ama unu

  10. Gụọ akwụkwọ-nsọ niile

Bipụta