2017
Ntụkwasi-obi
April 2017


Ụmụntakịrị

Ntụkwasi-obi

Nwaa egwuregwu nke a gị na otu enyi. I ga-enwe ike ịtụkwasi obi ma kpachapụ anya soro ntụzi-aka ha.

Weta mpe mpe akwụkwọ ana edeghị ihe ma see ihe osise gbara okirikiri n’elu ya nke ga-egosipụta ihu mmadụ. Jide pen ma ọ bụ pencil n’aka gị, mechie anya gị. Kwe ka enyi gị gwa gị ebe ị ga-ese anya, imi, ọnụ, na ntụtụ n’elu ihu a. Emesia gị elee anya. Kedụ otu o siri pụta? I nwere ike tee agwa na ihu ma see ọzọ iji gwuo egwuregwu ọzọ!

Oge ụfọdụ ọ na-ara ahụ isoro ntụzi-aka. Mana mgbe anyị nwaara isoro Nna nke Eluigwe site n’igere Mmụọ Nsọ ntị, Ọ ga-enyere anyị aka. Anyị nwere ike ịtụkwasị obi na Ya.

Bipụta