2021
Ọ Na-Amasị m Ị Hụ Tempụl
Me 2021


“Ọ Na-Amasị m Ị Hụ Tempụl,” Maka Ume nke Ndị Ntoroọbịa, Me 2021.

Nzukọ nke Ụtụtụ Satọde

Ọ Na-Amasị m Ị Hụ Tempụl

Ụfọdụ ihe ndị e kwuru

Foto, oyiyi
tempụl

A ma m na tempụl nile nke Onyenweanyị bụ ebe ndị dị nsọ. Ebum nobi m ji ekwu okwu taa banyere tempụl bụ ka ọchịchọ mụ na gị bawanye itozu oké ma dị na njikere maka ohere ndị bara ụbara banyere nhụmiihe ndị nke tempụl na-abịara anyị. …

Ọ bụrụ na mụ onwe m ma ọbụ gị ga-eje tempụl n’etozughi oke nke ọma, anyị agaghị enwe ike hụ, site na ike nke Mmụọ Nsọ, nkuzi nke ime mmụọ banyere Onye Nzọpụta nke anyị nwere ike ị nata nime tempụl.

Mgbe anyị tozuru oke ịnata ụdị nkụzi ahụ, site na nhụmihe anyị nke tempụl, olileanya, ọñụ, na ezi olileanya anyị ga-eto-eto noge ndụ anyị niile. Olileanya, ọñụ, na ezi olileanya ahụ dịịrị onye nile naanị site na ị nabata emume nsọ nile ahụ emere nime tempụl nile dị nsọ. Ọ bụ nime tempụl ahụ ka anyị nwere ike ịnata mmasi obi ike nke njikọ ezinụlọ nwere ịhụnananya nke ga aganiihu mgbe ọnwụ gasịrị ma nọgide ruo ebighi ebi. …

… Ma anyị maara na añụrị nke ebighi ebi anyị dabeere n’elu anyị ịme ịhe nile anyị nwere ike ime ka ụdị añụrị ahụ na-anọgide ruokwara ọtụtụ ikwu na ibe anyị dị ka anyị nwere ike.

Ana m enwekwa otu ụdị ọchịchọ ahụ inweta ihe a chọrọ na ịkpọku ndị otu ezi na ụlọ dị ndụ ka ha nwee ọchịchọ itozu oke ị nata ma kwanyere emume nrachi niile nke tempụl ngwu. Nke a so nime nkwa nke mkpọkọta nke Izrel n’ụbọchị ikpeazu ndị a na ala ndị dị ndụ ma ndị nwụrụ anwụ.

Foto, oyiyi
Nrụgharị Tempụl Salt Lake

Bipụta