Me 2021 Onyeisi Russell M. NelsonKraịst Ebilitewo; Okwukwe nime Ya Ga-eme Ugwu AnọgharịaOnyeisi Nelson na-agba ama maka ike nke okwukwe nime Jizọs Kraist inyere anyị aka merie akamgba nile nke ndụ. Ọ tụpụtara ụzọ ise eji ewulite okwukwe siri ike karịa. Onyeisi Dallin H. OaksKedụ Ihe Onye Nzọpụta Anyị Mewooro Anyị?Ụfọdụ ihe ndị ewepụtara nokwu Onyeisi Dallin H. Oaks kwuru n’Ọgbakọ zuru ọha Eprel 2021. Onyeisi Henry B. EyringỌ Na-Amasị M Ị Hụ TempụlỤfọdụ ihe ndị si nokwu Onyeisi Henry B. Eyring kwuru n’Ọgbakọ zuru ọha na Eprel 2021.