2021
Jizọs Kraịst Gụrụ Nzukọ nsọ Ya Aha
Ọktoba 2021


“Jizọs Kraịst Gụrụ Nzukọ nsọ Ya aha,” Friend, Okt. 2021.

Kwa Ọnwa FriendOzi, Ọktoba 2021

Jizọs Kraịst Gụrụ Nzukọ nsọ Ya Aha

Foto, oyiyi
Jizọs Kraist
Foto, oyiyi
Josef Smit

Jịzọs Kraịst gwara Josef Smit ihe a ga-akpọ Nzukọ nsọ Ya. Ọ kwuru na a ga-akpọ ya “Nzukọ nke Jizọs Kraịst nke Ndị-nsọ Ụbọchị-Ikpeazụ a.”

Foto, oyiyi
Ụlọ ọgbakọ nke Nzukọ nsọ

Mkpụrụ okwu ndịa Jizọs Kraịst bụ otu akụkụ kachasị mkpa dị nime aha Nzukọ nsọ ahụ. Nihi ọ bụ Nzukọ nsọ nke Jizọs Kraịst, a kpọọrọ ya n’aha Ya.

Foto, oyiyi
ụmụaka ndị ji ọtụtụ kọpị nke Akwụkwọ nke Mọmọn n’aka ha

Ndị nsọ Ụbọchị ikpeazụ pụtara ndị otú ndị Nzukọ nsọ ahụ taa.

Foto, oyiyi
otu nwanyị na nwata ndị n’ele ọgbakọ zuru ọha

Ndị amụma na ndị ozi akụziworo anyị na ikpọ aha ziri ezi nke Nzukọ nsọ dị oke mkpa. Ọ na-enyere ndị ọzọ aka ị mata n’anyị kwere na Jizọs Kraist.

Foto, oyiyi
ụmụaka ka ha n’ele ịhe osise nke Jizọs Kraịst

Mgbe ndị ọzọ jụrụ m ịhe m kwere na ya, E nwere m ike ikwu, “E kwere m na Jịzọs Kraịst. A bụ m onye otú Nzụkọ nsọ nke Jizọs Kraịst nke Ndị nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a.”

Ihuakwụkwọ A Na-Ete Agba

E kwere m na Jizọs Kraịst

Foto, oyiyi
ụmụaka ndị ji foto nke Jizọs Kraịst na aka ha

Pịa na foto ahụ ibudata ya.

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Gịnị na-enyere gị aka ịmụta maka Jizọs?

Bipụta