Ọktoba 2021 Ọrụ nke tempụlTempụl niile bụ ụlọ nke Onyenwe anyị. Anyị nwere ike ị nata emume nsọ niile ma gbaa ndụ anyị na Ya nime tempụl niile. Anyị nwekwara ike mee emume nsọ niile maka ndị nna nna anyị ha. Maka Ume nke Ndị Ntoroọbịa Maka Ndị Ntoroọbịa: Aha nke Nzukọ nsọ YaNkọwa dị nkenke banyere Ozizi na Ọgbụgba ndụ niile 115:4, ebe Onyenwe anyị nyere aha nke Nzukọ nsọ Ya n’ụbọchị nile nke ikpe azụ. … Friend Maka Umụntakịrị: Jizọs Kraịst Gụrụ Nzukọ nsọ Ya AhaMụta otu e siri wuo Tempụl Kirtland ahụ.