Ọktoba 2024 Russell M. NelsonNsoro maka Ịdị n’otu niime Jizọs KraịstOnyeisi Nelson kọwara otu ndị nọ na 4 Nifaị siri nweta ịdị n’otu n’ụzọ udo, na-enye anyị nsoro anyị nwere ike ịgbaso iji nweta ịdị n’otu taa. Maka Ume nke Ndị Ntoroọbịa Olee otu anyị nwere ike i si dị n’otu ma ọ bụrụ na anyị niile dị nnọọ iche iche?Azịza nye ajụjụ ahụ: “Olee otu anyị nwere ike i si dị n’otu ma ọbụrụ na anyị niile gbara nnọọ iche iche?” Friend Jizọs Gọziri Otu n’OtuGụọ akụkọ banyere mgbe Jizọs gara leta ndị Nifaị ma gọzie ha n’otu n’otu.