Ọgbakọ zuruọha Ọktoba 2022 Nzukọ nke ehihe Satọde Nzukọ nke ehihe Satọde Henry B. EyringNkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuru ọhaOnyeisi Henry B. Eyring gụpụtara Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuruọha ka akwado ha. M. Russell BallardSoro Jizọs Kraịst na Nzọ ụkwụ niile nke OkwukweOnyeisi Ballard na-akuziri anyị na dị ka anyị na-esoro Jizọs Kraịst n’okwukwe, Ọ ga-enyere anyị aka n’oge ndị siri ike, dị ka O meere ndị ọsụ ụzọ. Kristin M. YeeMma maka Ntụ: Ụzọ Ọgwụgwọ nke MgbagharaNwanne nwanyị Yee na-akuzi na anyị na enweta ngọzi dịka anyị na-eso Onye Nzọpụta n’ụzọ ọgwụgwọ nke mgbaghara. Paul V. JohnsonZuo oke niime YaOkenye Johnson na-akụzi na site na Aja mgbaghara mmehie nke Jizọs Kraịst anyị nwere ike nweta nsachapụ nke mmehie na ezughị oke anyị niile. Ulisses SoaresInwe mmekọrịta anyị na Onyenwe anyịOkenye Soares na-akuzi na dịka ndị nwanyị na ndị nwoke na-arụkọ ọrụ ọnụ n’ezigbo inwe mmekọ ha otu, ha ga-anụ ụtọ ịdị n’otu nke Onye Nzọpụta kuziri. James W. McConkie IIIMa Ha Wee Chọọ Ịhụ Jizọs Onye Ọ BụOkenye McConkie na-akuzi banyere mkpa ịmụ ihe banyere Jizọs Kraịst na inyere otu onye n’ibe ya aka bịakwute Ya. Jorge F. ZeballosI wulite Ndụ N’eguzogide Onye iro ahụOkenye Zeballos naakụzi na site n’enyemaka nke Onyenwe anyị, anyị ga-enwe ike guzogide mmehie na ọnwụnwa ma chọta na ndụ nke a ańụrị nke n’adịgide. D. Todd ChristoffersonOzizi nke IsonyeOkenye Christofferson n’akuzi na ozizi nke Isonye gụnyere ịnabata ịdị iche, ịdị njikere ije ozi ma ịchụ aja, mara ọrụ dịịrị Onye Nzọpụta. Nzukọ Mgbede Satọde Nzukọ Mgbede Satọde Gérald CausséỌrụ Nlekọta Anyị n’ỤwaBishọp Caussé na-akuzi ọrụ anyị nwere ilekọta okike nile nke Chineke dịka ndị na-elekọta ha. Michelle D. CraigN’Obi dumNwanne nwanyị Craig na-akuziri anyị eziokwu atọ nwere ike inyere anyị aka too dị ka ndị na-eso ụzọ ma nwee ntụkwasị obi n’Onyenwe anyị site na mnwale niile. Kevin W. PearsonỊ Ka Dịkwa na NjikereOkenye Pearson naakụzi na Chineke na-atụanya site n’aka anyị n’anyị gaadị na njikere idebe Onye Nzọpụta n’isi ihe omume nke ndụ anyị. Denelson SilvaMgbam ume n’Ịma ọkwa EziokwuOkenye Silva na-akọwa nhụmiihe ntọgharị ya ma na-agba ndịikom nta na ndịinyom nta ume nke ije ozi mishọn. Neil L. AndersenỊbịaru Onye Nzọpụta nsoOkenye Andersen na-akuzi na anyị nwere ike kwadoo maka Ọbịbịa nke Ugboro Abụọ site n’ịgba ọgbụgba ndụ na ịgba mkpebisi ike anyị n’Onye Nzọpụta ume. Nzukọ nke ụtụtụ Sụnde Nzukọ nke ụtụtụ Sụnde Jeffrey R. HollandE Buliri Elu n’elu ObeOkenye Holland na-akuzi ihe ọ pụtara iwekwasị obe dị ka ndị na-eso ụzọ nke Jizọs Kraịst. J. Anette DennisYok Ya Esighị ike ma Ibu Ya Dị MfeNwanne nwanyị na-akụzi na anyị kwesịrị ịgbanarị ikpe ndị ọzọ ikpe ma kama nwee ọmịiko na ịhụnaanya na-ebe mmadụ niile nọ. Gerrit W. GongObi ụtọ ma Ruo Mgbe ebighị ebiOkenye Gong kuziri na dịka anyị na-eso atụmatụ nke Chineke maka anyị, anyị ga-enweta ọńụ ebighị ebi anyị na ezinụlọ anyị nile. Joseph W. SitatiUsoro nile nke Ịbụ Ndị n’eso ụzọOkenye Sitati n’akụzi maka otu nwere ike iji zulite agwa niile nke ga-enyere anyị aka i bụ ndị n’eso Kraịst n’ụzọ kacha mma. Steven J. LundỊbụ Onye na-eso ụzọ nke Na-anọgideOnyeisi Lund na-akọwa ume nke ime mmụọ ahụ nke naabụa site n’ọgbakọ niile nke FSY ma naakụzi otu ndị ntorobịa nwere ike iji nọgide na-enwe ume ahụ. Devid A. BednarYikwasị Ume Gị, O ZayọnOkenye Bednar na-eji nkọniilu nke oriri alụm Di na Nwunye nke Eze iji kuzie na, site n’iji ezi ohere nhọrọ anyị n’ụzọ omume, anyị nwere ike họrọ ịbụ ndị nke Onyenwe anyị ahọọrọ. Russell M. NelsonMerie Ụwa ma Nweta EzumiikeOnyeisi Nelson gbara ama na anyị nwere ike merie ụwa ma nweta udo, site nike nke Jizọs Kraịst, bụ nke anyị nwere ohere inwete site nokpuru ọgbụgba ndụ anyị niile.