NAJS, 1 Jọn 4:12 (tụlee ihe dị iche na 1 Jọn 4:12)
(Nanị ndị mmadụ ahụ kwere na Chineke pụrụ ịhụ ya anya.)
12 Ọ dịghị onye ọbụla hụworo Chineke anya n’oge ọbụla, ewezuga ndị ahụ kwere ekwe. Ọ bụrụ na anyị ahụrịta onwe anyị n’anya, Chineke na anọgide n’ime anyị, e mewo kwa ka ịhụnanya ya zuọ-oke n’ime anyị.