NAJS, Emọs 7:3 (tụlee ihe dị iche na Emọs 7:3) (Onye-nwe adịghị echegharị; ndị mmadụ na-echegharị.) 3 Na Onye-nwe wee kwuo, gbasara Jekọb sị, Jekọb ga-echegharị, n’ihi nke a, ya mere agaghị m ebibi ya kpamkpam ka Onye-nwe kwuru.