Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, 2 Ndị Kọrịnt 5


NAJS, 2 Ndị Kọrịnt 5:16 (tụlee ihe dị iche na 2 Ndị Kọrịnt 5:16)

(Pọl nyere Ndị-nsọ ndụmọdụ ka ha ghara ibi ndụ dịka n’ụdị nke anụ arụ.)

16 Ya mere, site ugbua gawa ka anyị ghara ibi ndụ ọzọ dịka nke anụ arụ, e, na-agbanyeghị n’otu mgbe anyị biri ndụ dịka na anụ arụ, mana ebe anyị mataworo Kraịst, site ugbua gawa ka anyị ghara ibi ndụ ọzọ dịka nke anụ arụ.

Bipụta