Ọgbakọ Zuru-ọha Eprel 2020 Nzukọ nke ụtụtụ Satọde Nzukọ nke ehihe Satọde Nzukọ nke ehihe Satọde Dallin H. OaksNkwado nke Ndi Ji Ikike Zuruọha, Ndi Iri Asaa Mpaghara, na Ndi Ọrụ ZuruọhaOnyeisi Oaks na-akpọpụta ndi ndu Nzukọ nsọ maka ntuli-aka nkwado. Kevin R. JergensenNkọwa nke ndị Ngalaba Nnyocha nke Nzukọ-nsọ, 2019Kevin Jergensen n’enye Nkọwa nke ndị Ngalaba Nyochaa nke Nzukọ-nsọ nke afọ 2019. Ulisses SoaresỌbịbịa nke Akwụkwọ nke MọmọnOkenye Soares kọwara ọtụtụ ọrụ ebube dapụtara na ọbịbịa Akwụkwọ nke Mọmọn, tinyere ọrụ ebube ndị nwere ike ime na ndụ anyị nihi rekọọdụ nke a dị nsọ. John A. McCuneBịakwutenu Kraịst—Ibi ndụ dịka Ndị-nsọ Ụbọchị-Ikpeazụ aOkenye McCune na-akuziri anyị otu oziọma eweghachirị nke Jizọs Kraịst n’eji enyere anyị aka ime ihe ndị siri-ike ma nyere ndị-ọzọ aka mee otu ahụ. Gérald CausséOnye Akaebe Dị Ndụ nke Kraịst Dị NdụBishọp Caussé nọ na Akwụkwọ nke Mọmọn n’eweghachi ezi ọmụma-ihe gbasara Jizọs Kraịst ma Aja Mgbaghara mmehie Ya. Dale G. RenlundTulee Ịdị mma na Ịdị Ukwuu nke ChinekeOkenye Renlund na-akpọku anyị icheta ịdị mma na ịdị ukwuu nke Nna nke Eluigwe na Jizọs Kraịst ma na-achọpụta ngọzi niile dị iche iche site na-ime otu ahụ. Benjamin M. Z. TaiIke nke Akwụkwọ nke Mọmọn maka MgbanweOkenye Tai na-akuzi na Akwụkwọ nke Mọmọn ka edere ozizi nke Kraịst n’ime ya ma ọ nenyere anyị aka bịakute Chineke nso. Gary E. StevensonNtọala Dị Mma megide Oge nke Na-abịaOkenye Stevenson na-akuzi otu mmelite emere na Tempụl Salt nwere ike isi kwalite mmụọ anyị iwulite ntọala nke onwe siri ike. Nzukọ Mgbede Satọde Nzukọ Mgbede Satọde Gerrit W. GongHosanna na Hallelujah—Jizọs Kraịst Ahụ Dị Ndụ: Onye Nọ N’etiti nke Mweghachite na Ista.Okenye Gong nakụzi otu Jizọs Kraịst si bụrụ onye nọ n’etiti nke Ista na mweghachite nke ụbọchi ikpeazụ a. Laudy Ruth Kaouk AlvarezOtu Ọkwa nchụaja si Na-Agọzi Ndị ntoroọbịaNwanne nwanyị Kaouk na-akuzi ihe banyere otu ndị na-eto eto nwere ike iji nata ngọzi site n’aka onye ji ọkwa nchụaja Enzo Serge PeteloOtu Ọkwa nchụaja si Agọzi Ndị-ntoroọbịaNwanne-nwoke Petelo na-akuzi ka ije-ozi ọkwa nchụ-aja nwere-ike gọzie ndị-ikom nta. Jean B. BinghamIjikọta ọnụ n’Imezu Ọrụ nke ChinekeNwanne nwanyị Bingham na-akuzi otu, isoro ọmụmatụ Adam na Iv, ndịikom na ndịinyom nwere ike ịrụkọta ọrụ ọnụ ijij nwee ike mara uru ọdịiche na ọrụ dị nsọ nke onye ọbụla. Henry B. EyringỌ Na-Aga N’ihu AnyịOnyeisi Eyring na-akuzi na Onye-nwe mara maka ọdịnịhu ma n’eduru anyị nwayọọnwayọọ, iji mezuo ebumnuche ya nile n’ụbọchị nile nke ikpeazu a. Dallin H. OaksỌkwa Nchụaja Melkizedek na Ọtụghe-ụzọ ahụ niileOnyeisi Oaks na-akuzi banyere ịrụ-ọrụ nke ọkwa nchụaja n’ime Nzukọ nsọ na n’ime ebe obibi. Russell M. NelsonImeghe Eluigwe maka EnyemakaỌnyeisi Nelson tụpụtara ịhe nkọta ọhụrụ nke Nzụkọ-nsọ ma n’akpọku onye ọbụla isoro n’ibu-ọnụ ma n’ekpere. Nzukọ nke ụtụtụ Sụnde Nzukọ nke ụtụtụ Sụnde Ronald A. RasbandMmezu nke AmụmaOkenye Rasband n’akụzi maka amụma nile nke emezuworo n’oge Mweghachi Nzụkọ nsọ nke-a n’aga n’ihu. Bonnie H. CordonKa Ha Wee Hụ ỤzọNwanne nwanyị Cordon na a kpọku anyị ka anyị gbasoro ọmụmaatụ nke Jizọs Kraist wee si otu ahụ bụrụ ihe na ihe eji ama atụ nyere ndị gbara anyị gburugburu. Jeffrey R. HollandIhé nke Olileanya Zuru-oke.Okenye Holland na-akuzi na mweghachi nke oziọma na-egosi na anyị nwere-ike nwee olile-anya nihi na Chineke nọnyere anyị. Devid A. Bednar“Ka Ewulite Ụlọ Nke a na Aha M”Okenye Bednar na-akuzi na emume nsọ niile na ọgbụgba ndụ niile nke tempụl na-agbanwe obi anyị ma gọzie ezi na ụlọ niile nọ n’ala ndụ ma n’ala mụọ. Russell M. NelsonNụrụ olu Ya!”Onyeisi Nelson na-akuzi otu anyị nwere ike isi nụrụ olu nke Onyenwe anyị, ma ya a na-enye ịma ọkwa ọhụrụ: “Mweghachi Ahụ nke Uju nke Ozi ọma nke Jizọs Kraịst: Ịma ọkwa Narị afọ abụọ nye Ụwa.” Russell M. NelsonMkpu HosanaOnyeisi Nelson duru ndị so tie Mkpu Hosana dị nsọ na nkwanye ugwu nke Ọhụ Nke Mbụ nke Nna na Ọkpara Ya. Nzukọ nke ehihe Sọnde