Ọgbakọ Zuru ọha Eprel 2024 Nzukọ nke Ụtụtụ Satọde Nzukọ nke Ụtụtụ SatọdeNzukọ nke Ụtụtụ Satọde nke Ọgbakọ Zuruọha Omenaafọ nke ugboro 194 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a na Eprel 6-7, 2024. Dallin H. OaksNkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuru ọhaOnyeisi Oaks ga-agụpụta Ndi Ji Ikike Zuru-ọha, Ndi Mpaghara Iri-Asaa, na Ndiisi Enyem aka Zuruọha maka ntuli aka nkwado unu. Jared B. LarsonNkọwa Ngalaba Nnyocha nke Nzukọ nsọ, 2023Jared B. Larson na-agụpụta Nkọwa Nnyocha nke Nzukọ nsọ. Jeffrey R. HollandMmegharị ahụ niile nke Ọkụ Zoro ezoOnyeisi Holland na-akuzi banyere ike nke ekpere ma na-agba ama na Chineke na-aza ekpere niile. J. Anette DennisYikwasịnu Onyenwe anyị Jizọs KraịstNwanne nwanyị Dennis na-akuzi banyere mkpa, ike, na ngọzi niile nke ime ma debe ọgbụgba ndụ niile anyị na Chineke. Alexander DushkuOgidi na Ụzarị niileOkenye Dushku na-akuziri anyị na nhụmihe ndị ime mmụọ ahụ dị ịtụnaanya dị ụkọ ma Onyenwe anyị na-enyekarị anyị otu ụzara nke ihè n’otu oge. Ulisses SoaresNtụkwasị Obi nke Ọgbụgba ndụ site n’aka Jizọs KraịstOkenye Soares na-akuzi banyere mkpa nke ibi ndụ site na ọgbụgba ndụ niile anyị meworo, nke ga-enye anyị ike na obi si ike. Jack N. GerardIguzosi ike n’ezi ihe: Ejiri mara Ịdị ka KraịstOkenye Gerard na-akuzi na ibi ndụ nke iguzosị ike n’ezi ihe pụtara izi ezi nye Chineke, nye onye na ibe ya, ma nye ọdịdị anyị si na chi. Henry B. EyringIhe Niile Ga-adị Mma N’ihi Ọgbụgba ndụ niile nke TempụlOnyeisi Eyring na-akuzi na dị ka anyị n’eme ma n’edobe ọgbụgba-ndụ niile n’ime tempụl, anyị ga-anata ọtụtụ ngọzi niile nke ime mmụọ, ma ugbu a na mgbe ebighị ebi. Nzukọ nke Ehihe Satọde Nzukọ nke Ehihe SatọdeNzukọ nke Ehihie Satọde nke Ọgbakọ Zuruọha Omenaafọ nke ugboro 194 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a na Eprel 6-7, 2024. David A. Bednar“Dere Duu, ma Mata Na A Bụ M Chineke”Okenye Bednar na-akuzi na mgbe anyị “deere duu,” anyị nwere ike mata na Chineke bụ Nna anyị nke Eluigwe na Jizọs Kraịst bụ Onye Nzọpụta anyị. Massimo De FeoKulie! Ọ Na-akpọ GịOkenye De Feo na-akuzi na ngọzi niile na-abịa mgbe anyị lekwasịrị anya na Jizọs Kraịst, na-echegharị esepụghị aka, ma na-ahapụ onwe anyị ka olu nke Onyenwe anyị na-edu anyị. Brent H. NielsonOtu Ndekọihe nke Ihe M Hụworo ma NụOkenye Nielson kọwara uto nke Nzukọ nsọ nke ọ hụworo n’ụwa niile. Jose L. AlonsoJizọs Kraịst nọ N’etiti Ndụ AnyịOkenye Alonso na-agba ama na dị ka anyị na-edebe Jizọs Kraịst n’etiti ndụ anyị, anyị na-achọta olile anya, ume, na ọgwụgwọ. Gerrit W. GongIhe niile Maka Ọdịmma AnyịOkenye Gong na-emesi anyị obi ike na nime atụmatụ nke Nna anyị Eluigwe, ọbụna ihe egwu niile na mnwale ndị ọzọ siri ike nwere ike ịbụ maka ọdịmma anyị. Michael T. NelsonNa nkwado nke Ndudugandu Na-etolite etoliteNwanne nwoke Nelson na-akuzi na mmekọrịta ndị anyị na ndị ntoroọbịa nwere pụrụ imetụta ha ime nhọrọ ndị dị mma karịa. Quentin L. CookBụrụ Otu gị na KraịstOkenye Cook na-akuzi na anyị kwesịrị ịgba mbọ ịgụnye ndị ọzọ niime okirikiri nke ịdị n’otu anyị, na anyị dị n’otu site n’okwukwe anyị niime Jizọs Kraịst, ma na mkpa nke isonye bụ ịbụ otu na Kraịst. Nzukọ nke Mgbede Satọde Nzukọ nke Mgbede SatọdeNzukọ nke Mgbede Satọde nke Ọgbakọ Zuruọha Omenaafọ nke ugboro 194 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a na Eprel 6-7, 2024. Shayne M. BowenỌrụ ebube niile, Ndị mmụọ ozi, na Ike nke Ọkwa nchụajaOkenye Bowen na-akuzi na ọrụ ebube niile akwụsịbeghị, na ndị mmụọ ozi nọ n’etiti anyị, ma eluigwe niile ghere oghe. Steven R. BangerterAkara ya aka na mbụ Ije OziOkenye Bangerter na-akuziri ndị ntorobịa na ha bụ ndị akara ya aka na mbụ imejupụta ụfọdụ ọrụ nime ndụ nke a ma na Chineke nwere ike ikpughere ha ihe ndịa dị ka ha ba-achọ ị mata ma ịmee uche Ya. Andrea Muñoz SpannausIkwesị Ntụkwasị obi ruo ỌgwụgwụNwanne nwanyị Spannaus na-akuzi ụzọ isii ndị anyị nwere ike ịkwado onwe anyị izute ụwa ma kwesị ntụkwasị obi ruo ọgwụgwụ. Matthew L. CarpenterMkpụrụ osisi Nke FọdụrụOkenye Carpenter na-akuzi gbasara ọgbụgba ndụ ọhụrụ nke ọlụlụ di na nwunye na ngọzi niile ebighị ebi ọ na-eweta. Dieter F. UchtdorfỌńụ Kacha Dị EluOkenye Uchtdorf na-akuzi na anyị nwere ike ịnwete ọńụ ahụ dị elu dị ka anyị na-abịarụ Chineke nso, gbalịsie ike isoro Jizọs Kraịst, ma chọọ ịwetere ndị ahụ nọ gburugburu anyị ọńụ. Nzukọ nke Ụtụtụ Sọnde Nzukọ nke Ụtụtụ SọndeNzukọ nke Ụtụtụ Sọnde nke Ọgbakọ Zuruọha Omenaafọ nke ugboro 194 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a na Eprel 6-7, 2024. Ronald A. RasbandMkpụrụ Okwu niile Dị MkpaOkenye Rasband na-akuzi na okwu niile nke Onyenwe anyị, okwu niile nke ndị amịma, na okwu niile nke anyị dị mkpa ma okwu ahụ “Ịmela,” “o wutere m,” na “A hụrụ m gị nanya” nwere ike nyere anyị aka ịkwanyere ndị ọzọ ugwu. Susan H. PorterKpee Ekpere, Ọ Nọ Ebe AhụAna m akpọku unu ikpe ekpere ịmatana Nna nke Eluigwe nọ ebe ahụ, kpee ekpere ito etoịghọ dị ka Ya, ma kpee ekpere igosịịhụnaanya Ya nye ndị ọzọ. Dale G. RenlundOzizi nke Kraịst nke Dị ike, nke Ezi omume ya enweghi ỌgwụgwụOkenye Renlund na-akuzi na ịnabata ozizi nke Kraịst abụghị mmemme otu oge mana ọ bụ usoro na-aganiihu. Paul B. PieperTụkwasị obi na Onyenwe anyịOkenye Pieper na-akuzi na anyị pụrụ ịgba mmekọrịta anyị na Chineke ume naanị dị ka anyị na-ahọrọ imikpu ntụkwasị obi anyị na Ya. Patrick KearonEbumnoobi nke Chineke Bụ Ịkpọlata Gị Ebe obibiOkenye Kearon na-akuzi na atụmatụ nke Chineke ka emewere iji nyere ụmụ Ya aka lọghachi ebe obibi nye Ya ka anyị niile wee nwee ike nata ndụ ebighị ebi. Brian K. TaylorElobara niime Ọńụ nke KraịstOkenye Taylor wee kuzie ụkpụrụ niile iji nyere anyị aka nweta udo, olileanya, na ọńụ n’oge mnwale niile. Dallin H. OaksỌgbụgba ndụ niile na Oke na ọrụ niileOnyeisi Oaks na-akuzi banyere uru nke ịgba ndụ anyị na Chineke bara na ngọzi niile na-abịa site na idebe ọgbụgba ndụ ndị ahụ. Nzukọ nke Ehihe Sọnde Nzukọ nke Ehihe SọndeNzukọ nke Ehihie Sọnde nke Ọgbakọ Zuruọha Omenaafọ nke ugboro 194 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a na Eprel 6-7, 2024. D. Todd ChristoffersonỊgba ama nke JizọsOkenye Christofferson na-akuzi ihe ọ pụtara ịbụ dike nọgbụgba ama nke Jizọs ma kpọkuo anyị ịmalite ugbu a ị nọ na-etiti ndị bụ dike. Taylor G. GodoyKpọọ oku, AdakwalaOkenye Godoy na-akuzi na mgbe anyị kpere ekpere nye Nna anyị nke Eluigwe, Ọ ga-aza ekpere anyị n’ụzọ nke onwe. Gary E. StevensonNa-achịkọta Iwu nsọ Abụọ Dị UkwuuN’iji nnukwu iwu abụọ ahụ atụnyere ụlọ elu ndị dị n’elu akwa mmiri, Okenye Stevenson na-akuzi mkpa nke ịhụ Chineke na ndị ọzọ n’anya dị. Mathias HeldMmegide N’ihe NiileOkenye Held na-akuzi na mmegide dị mkpa maka ọganiihu ebighị ebi. Neil L. AndersenTempụl niile, Ụlọ niile nke Onyenwe anyị Na-ejuputa N’ụwaOkenye Andersen na-agba ama na tempụl niile na-edokwa, chekwaa, ma kwadoo anyị maka nlọghachi nke Jizọs Kraịst. Mark L. PaceỌ Bụ Amamiihe niime Onyenwe anyị Na Anyị Ga-Enwe Akwụkwọ nke MọmọnOnyeisi Pace na-akuzi otu ịmụ Akwụkwọ nke Mọmọn si akpọta anyị nso nso ruo Jizọs Kraịst ma na-agọzi anyị n’ụzọ dị ọtụtụ. Russell M. NelsonÑụrịa ọñụ nime Onyinye nke Ọtụghe niile nke ọkwa nchụajaOnyeisi Nelson na-akuzi otu ọtụghe niile nke ọkwa nchụaja na ofufe tempụl nwere ike iji gọzie ndụ anyị.