Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, 1 Timoti 2


NAJS, 1 Timoti 2:4 (tụlee ihe dị iche na 1 Timoti 2:4)

(Kraịst bụ Ọkpara ahụ a Mụrụ Nanị Ya na Onye-ogbugbo.)

4 Onye na-achọ ka mmadụ nile na-azọpụtara ha, na ka ha bịaruo na mmata nke ezi-okwu ahụ nke dị n’ime Kraịst Jisus, onye bụ Ọkpara Chineke Mụrụ Nanị Ya, e chikwara echichi ịbụ Onye-ogbugbo n’etiti Chineke na mmadụ; onye bụ otu Chineke, nweekwa ike n’arụ mmadụ nile.

Bipụta