Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, 1 Timoti 6


NAJS, 1 Timoti 6:15–16 (tụlee ihe dị iche na 1 Timoti 6:15–16)

(Ndị ahụ nke nwere ìhè nke anwụgh-anwụ na-ebi n’ime ha pụrụ ịhụ Jisus anya.)

15 Nke ọ ga-egosi n’oge nile nke ya, onye dị ngọzi na nanị ya dị ike ọchịchị, Eze nke Ndị-eze, na Onye-nwe nke Ndị-nwe, onye nnukwu ùgwù na ike ga-adịrị mgbe nile na-adịgide,

16 Onye na-ọdịghị mmadụ hụworo ya anya, ma-ọbụ pụrụ ịhụ ya anya, onye na-ọdịghị mmadụ pụrụ ịbịaru ya nso, onye nanị ya nwere ìhè na olile-anya nke anwụgh-anwụ na-ebi n’ime ya.

Bipụta