Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, Ndị Hibru 1


NAJS, Ndị Hibru 1:6–7 (tụlee ihe dị iche na Ndị Hibru 1:6–7)

(Ndị mụọ-ozi bụ ndị mụọ nkwusa ozi-ọma.)

6 Na ọzọ, mgbe ọ ga-akpọbata onye ahụ o bu-ụzọ mụọ n’ime ụwa, ọ ga-asị, ka ndị mụọ-ozi dụm nke Chineke kpọọ isi ala nye ya, onye na-eme ndị ozizi ozi-ọma ya dịka ire ọkụ.

7 Na gbasara ndị mụọ-ozi ọ na-asị, Ndị mụọ-ozi bụ ndị mụọ nkwusa ozi-ọma.

Bipụta