Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, Ndị Hibru 4


NAJS, Ndị Hibru 4:3 (tụlee ihe dị iche na Ndị Hibru 4:3)

(Ọrụ nile nke Chineke ka a kwadobere site na ntọ-ala nke ụwa.)

3 N’ihi na anyị, bụ ndị kwere ekwe na-aba n’izu-ike, dịka o kwuworo sị, Dịka m n̄ụworo iyi n’oke iwe m, ọbụrụ na ha emesie obi ha ike ha agaghị aba n’izu-ike m; ọzọ kwa, an̄ụwo m iyi, ọbụrụ na ha agaghị emesi obi ha ike, ha ga-aba n’izu-ike m; na-agbanyeghị na ọrụ nile nke Chineke ka akwadobere, (ma-ọbụ rusịrị,) site na ntọ-ala nke ụwa.

Bipụta