Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, Ndị Hibru 6


NAJS, Ndi Hibru 6:1, 3 (tụlee ihe dị iche na Ndị Hibru 6:1, 3)

(Ụkpụrụ nile nke Kraịst na eduga na ntozu-oke.)

1 Ya mere ka anyị ghara ịhapụ ụkpụrụ nile nke ozizi nke Kraịst, ka anyị gaa n’iru ruo na ntozu-oke; ka anyị ghara ịtọ ntọ-ala nke nchegharị ọzọ site n’ọrụ nile nwụrụ anwụ, na nke okwukwe n’ebe Chineke nọ.

3 Anyị ga-aga kwa n’iru ruo na ntozu-oke, ma ọbụrụ na Chineke kwe.

Bipụta