Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, Ndị Hibru 11


NAJS, Ndị Hibru 11:1 (tụlee ihe dị iche na Ndị Hibru 11:1)

(Okwukwe bụ nnwapụta nke ihe a na-ele anya ya.)

1 Ugbua okwukwe bụ nnwapụta nke ihe nile a na-ele anya ya, ido anya nke ihe nile na anaghị ahụ anya.

NAJS, Ndị Hibru 11:35 (tụlee ihe dị iche na Ndị Hibru 11:35)

(Ndị nwere okwukwe bụ ndị a tara oke ahụhụ n’ihi Kraịst na-enweta mbilite n’ọnwụ nke mbụ.)

35 Ndịnyom natara ndị ha nwụrụ anwụ ebe e kuliri ha nye ndụ ọzọ, ndị-ọzọ kwa ka a tara oke ahụhụ, na-anataghị nnapụta; ka ha wee nweta mbilite n’ọnwụ nke mbụ;

Bipụta