Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, Ndị Rom 4


NAJS, Ndị Rom 4:16 (tụlee ihe dị iche na Ndị Rom 4:16)

(Ma okwukwe na ọrụ nile, site n’amara, dị mkpa maka nzọpụta.)

16 Ya mere e mere ka unu zie ezi e site n’okwukwe na ọrụ nile, site n’amara, n’usoro nke ime ka nkwa ahụ guzosie-ike nye mkpụrụ ahụ nile, ọbụghị nanị nye ha bụ ndị sitere n’iwu, kama nye kwa ha bụ ndị sitere n’okwukwe nke Abraham; onye bụ nna nke anyị nile,

Bipụta